This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

161. Onye ga akwu m’ugwo olu m  – Full Lyrics
Mgbe n’alu olu ha n’aju m
Onye ga akwu m’ugwo olu (3x)
Jehova lee ga akwu m ugwu olu

162. Obara Jisos emewo m mma -Lyrics
Obara Jisos emewo m mma, Omewo m mma {(2x)2x}
I kwere n’oga eme gi nma

163. Obim sara mbara ito Ya -Lyrics
Obim sara mbara ito Ya (2x)
Chineke Onye n’eme mma
Obim sara mbara ito Ya

164. Omewo m nma e -Lyrics
O mewo m nma e
O mewo m nma e
Eze Jisos eme wo m nma e
ke mgbe m kwere n’okwu ya

165. Olile Anya Anyi -Lyrics
Olile Anya anyi a dighi n’uwa
Ja Ya nma, Olile anya anyi di na Chukwu nke Eligwe
Ike anyi esighi n’uwa ja Ya nma
Ike anyi si na Chukwu nke Eligwe

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

166. Obu n’aha Jesu -Lyrics
Obu n’aha Jisos
Ka mmadu nile gbakooro n’ebea
Obu n’aha Jisos
ka ikpere nile ga egbu n’ala

167. Onum juru n’ekele -Lyrics
Onye nwe anyi a na m ekele gi
Onum juru n’ekele
ebe I mere ndu foro mu o
Onum juru n’ekele

168. O n’abia n’ebube -Lyrics
O n’abia, O n’abia, O’na abia n’ebube (3x)
Okpara Chineke, O na abia n’ebube

169. Odugwu n’agha -Lyrics
Odugwu n’agha, Dike n’agha
Jehova
Odogwu n’agha, Dike n’agha
Aka n’egbo mkpa, Odugwu n’agha, Dike n’agha

170. Odighi ihe O napughi ime -Lyrics
Odighi ihe O napughi ime (3x)
N’aha Jisos

171. Odighi agbanwe agbanwe -Lyrics
Odighi agbanwe agbanwe (2x)
otu di ka O di n’mbu

172. Omeri wo n’agha -Lyrics
Omeri wo n’agha (2x)
Onye kere uwa n’igwe
Omeri wo n’agha

173. Obu ndi Asara Uwe ha -Lyrics
Obu ndi asara uwe ha,
Obu ndi asara Obi ha,
Obu ndi agbaputara

174. Obodo ndi nso zoro ukwu ha -Lyrics
Obodo ndi nso zoro ukwu ha
Alleluyah n’ada
Ebi ndi nso zoro ukwu ha
Alleluyah n’ada

175. Omechiri odum onu n’olulu -Lyrics
Omechiri odum onu n’olulu (2x)
Jehovah Shammah
Omechiri odum onu n’olulu
Jehovah Nissi
Omechiri odum onu n’olulu

176. Obu ndi asawo Obi ha -Lyrics
Obu ndi asawo Obi ha
Obu ndi asawo n’obara
Obi ndi agbaputawo na nmehie
Ga eketa ala Eze Chineke

177. Onye nwere Chineke -Lyrics
Onye nwere Chineke
Nwere ihe di nma
Onye nwere Jisos
Nwere ihe di nma

178. Omere ihe nile k’odi nfe nwe nye mkpuru obi m o -Lyrics
Omere ihe nile k’odi nfe nwe nye mkpuru obi m o
m kowa olu oma nime ndu m, onum apughi i kochasi

179. Oke nkume nke m nwere -Lyrics
Oke nkume nke m nwere, Chi m dighi ehi ura (2x)
dighi ehi ura
Chi m adighi ehi ura,
Oke nkume nke nwere, chim adighi ehi ura

180. Onye dika Chukwu? -Lyrics
Onye dika Chukwu? (2x)
Onye dika Chineke Nna?
Alleluyah

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

1 COMMENT

Leave a Reply