This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

61. Enwere Oke nkume di na Zion – Lyrics
E nwere oke nkume di na Zion, o di elu
obu ebe mgbaba nkume di elu, o di elu
O di elu, o di elu O bu mgbe mgbaba.

62. Eligwe agaghi aju m – Lyrics
O bulu n’uwa ju m, Eligwe agaghi aju m memesia (2x)

63. Eche Tanam Ihe O Mere – Lyrics
Eche tanam ihe o mere
Jesus onye obioma
(Repeat continuously)

64. Eme elu mee ala – Lyrics
Eme elu mee ala (2x)
Jehova bu eze (2ce)
Eme elu mee ala (3x) Jehova bu eze.

65. Edewo ya, akawo ya – Lyrics
Edewo ya, akawo ya
n’odighi amam ikpe diri ndi nile no nime Jisos
Odighi amam ikpe diri ha

66. Eligwe di nso – Lyrics
Eligwe di nso (2x)
anyi ga adi nso,
onye nmehie agaghi aba nime ya.

67. Ekpuchi wom na Obara – Lyrics
Ekpuchi wom na Obara
Na Obara Jisos

68. E nwerem Nna, Nna, Nna – Lyrics
E nwerem Nna, Nna, Nna
E nwerem Nna
Nna mghe ebighiebi

69. E-mma-nuel, E-mma-nuel – Lyrics
E-mma-nuel, E-mma-nuel
Odighi aha ka ya, Emmanuel (2x)

70. Emma no na ebea – Lyrics
Emma no na ebea, E-M-M- A, Emma (2x)

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

71. Eze Onye ga kwu Ugwo Olu m n’abia – Lyrics
Eze Onye ga kwu ugwo olu m n’abia
O na abia e-e
Onye ga akwu ugwo olu m n’abia
O na bia ee

72. Emere Ya – Lyrics
Emere Ya (4x)
Emere Jisos Onye ogbenye
ka m na gi buru Ogaranya.

73. Ekwensu ihere me gi – Lyrics
Ekwensu ihere me gi
Ike nile bu kwa nke Jisos
Ekwensu ihere me gi
Ike nile bu nke Jisos

74. Ekele n’otuto diri Chineke – Lyrics
Ekele n’otuto diri Chineke
I mma mma nile diri onye nwe anyi

75. Emerem Chi m Eze – Lyrics
E mere m Chi m Eze (3x)
Chi m agaghi I me m Eze

76. Ezi Chineke Dimma – Lyrics
Ezi Chineke dimma, Imela n’ubochi taa (3x)
n’ubochi taa, nar’ekele

77. Elu igwe na ako nsopuru Gi Chukwu – Lyrics
Elu igwe na ako nsopuru Gi Chukwu (2x)
Oru aka Gi ka mbara igwe n’egosi (2x)

I – Lyrics

78. I bu Chineke, I bughi mmadu – Lyrics
I bu Chineke, I bughi mmadu (2x)
mmadu na ada-ada, mmadu na agharipu
I bu Chineke, I bughi mmadu
okwu Gi nile bu eziokwu

79. I di mma ezi Chineke – Lyrics
I di mma ezi Chineke e
Eligwe n’agba ama
mu onwe m nasi na I dimma
I di mma ezi Chineke m

80. I di ebube Chineke m o – Lyrics
I di ebube Chineke m o,
I di ebube Onye nwe m
I di ebube Chineke m o
I di ebube onye nwe m

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

Leave a Reply