This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

21. Ajuwo m Ajuwo m – Lyrics
Ajuwo m Ajuwo m Uwa, Ekwensu na olu ya nile (2x)

22. Asi na Obughi Jisos – Lyrics
Asi na Obughi Jisos
Gini kam ga eme, n’elu uwa nkea
gini kam ga eme

23. Alleluyah, Alleluyah – Lyrics
Alleluyah, Alleluyah, Amen
Amen, Alleluyah umu Chineke nwe mmeri

24. Ala gbawa ike ekwensu daba – Lyrics
Ala gbawa ike ekwensu daba
Okwu Chineke eguzoro, Alleluyah

25. Aha mmadu gini k’obu – Lyrics
Aha mmadu gini k’obu (4x)
Obu Eze n’elu Igwe
Aha mmadu gini k’obu
Obu Eze n’elu Uwa
Aha mmadu gini k’obu?

26. Anyi n’ala, anyi n’ala – Lyrics
Anyi n’ala, anyi n’ala e-e
Eligwe e-e
Igakwa esoro mgbe anyi g’ala n’iwe?

27. Alleluyah – Jehova nwe otuto nile – Lyrics
Alleluyah, Jehova nwe otuto nile
Alleluyah, Jehova dimma (2ce)

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

28. Abu Otito kanyi ji gwatuo mgbidi Jericho – Lyrics
Abu Otito kanyi ji gwatuo mgbidi Jericho
Mgbidi Jericho, O da wo o, O da wo wo

29. Anyi agawa ikele, Chineke Ekele – Lyrics
Anyi agawa ikele Chineke Ekele
Anyi agawa ikele Onye kere uwa ekele
Onye kere uwa, Jehova Jireh
Chineke Daniel, Odum e bo Judah
Agbanwe-agbanwe, mbilite n’onwu
Anyanwu ututu, Onye mbu n’ikpe azu

30. Arusi nile ndi no n’ime ohia anyi agaghi efe arusi – Lyrics
Arusi nile ndi no n’ime ohia, anyi agaghi efe arusi (2x)
nani Jisos kam g’efe (3x)
rue mgbe ebighebi

31. Aga m egburu Ya Ikpere Chi mo – Lyrics
Aga m egburu Ya ikpere Chi mo
Aga m akporo Ya isi ala turu Ya mma mma

32. Aga m abu ihe Chineke si na m ga bu – Lyrics
Aga m abu ihe Chineke si na m ga bu
Aga m abu, olu aka mmadu apughi egbochi ya.

33. Amara m Ya – Lyrics
Amara m Ya (2x)
Obu Ya bu Eze Jisos – Amara Ya.

34. AGA MA TURU CHINEKE – Lyrics
Aga ma turu Chineke
Mma ma
Onye We anyi
Imela

35. Agu neche mba – Lyrics
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri
Agu neche mba aaahh
Agu neche mba mu o
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh
Agu neche mba (Agu neche mba)
Agu neche mba mu o (Agu neche mba)
Agu neche mba e chela igbo ni le eehh aaahhh onye mmeri

36. Anyi na-Jisos – Lyrics
Anyi na Jisos, ya na ndi amuma ya
ga ezuko n’ama ol’edo, n’ama ol’edo
Anyi na Jisos, ya na ndi amuma ya
ga ezuko n’ama ol’edo,

37. Abughi m oru ozo – Lyrics
Abughi m oru ozo – e – okpara Chukwu Eme wo ka m puo n’oru ebighebi

38. Anyi abia wo – Lyrics
Anyi abia wo (2x) Eze Jisos
Anyi abiawo

39. Anyi abiakutewo Gi Nna – Lyrics
Anyi abiakutewo Gi Nna (3x)
ka owee diri anyi mma.

40. Anyi bu ndi agha nke obe – Lyrics
Anyi bu ndi agha nke obe – ndi agah obe (3x)
Ndi n’ebu agha megide ekwensu.

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

Leave a Reply