This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

101. Jisos meriri ekwensu – Lyrics
A na m anuri na Jisos merir ekwensu
a na m anuri (2x)
A na m anuri na Jisos merir ekwensu
a na m anuri – Too nu Ya

102. Jisos ewerela oche – e – Lyrics
Jisos ewerela oche – e (3x)
Onye sie agugo ya lee anya
N’Bible, okwe agbaala.

103. Jehova, I bu dike n’agha – Lyrics
Jehova, I bu dike n’agha
I bu dimkpa n’ume,
I di ebube ee,
Aha Gi na ekewa osimiri, n’achupu ajo mmuo,
n’eme ka mgbidi da

104. Jehova Emeworom Ihe Ukwu – Lyrics
Jehova Emeworom Ihe Ukwu
Jehova Emeworom Ihe Ukwu
Anam anuri Jehova Emeworom Ihe Ukwu,
Odi egwu
Anam anuri Jehova onu Ezi nna
Omewo ka osi eme
Otito diri ya, kelenu onyeoma
Kelenu onyeoma

105. Jisos ga abia ozo Amen – Lyrics
Jisos ga-abia ozo Amen, Amen
Amen; O ga bia ozo
Bia kporo anyi laa.
Jisos g’abia ozo Amen
iche n’ogaghi abia ozo?
Jisos ga abia ozo
Ikporo ndi Ya.

106. Jisos bu Uzo, Ezi okwu na Ndu – Lyrics
Jisos bu Uzo, Ezi okwu na Ndu
Onye O bula kwere na Ya agaghi anwu

107. Jehova diri m, Jehova diri m – Lyrics
Jehova diri m, Jehova diri m
Odighi onye puru imegide m
Abum nwa Chukwu, abum nwa Chukwu.
odighi onye puru imegide m

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

108. Jehovah I bu dike n’agha – Lyrics
Jehovah, I bu dike n’agha,
I bu dimkpa n’ume, I di ebube eh,
Aha Gi, n’ekewa osimiri, na achupu ajo nmuo,
neme ka mgbidi daaa.

K – Lyrics

109. Kele kele ya – Lyrics
Kele kele ya
Kele ya
Ohuru umu ya n’anya
Kele Ya
Jisos Onye Isi Udo
Kele ya
Ohurur umu ya n’anya
Kele Ya

110. Kele Chineke – Omeriwo – Lyrics
Kele Chineke – Omeriwo
Omeriwo,
Kele Jisos – Omeriwo
omeriwo
ike ajo mmuo – Omeriwo …

111. Kele, Kele – Lyrics
Kele, Kele, Kele unu kele Chineke no bu Okaka
Onye Oma
Kwuerem ya, Okwu Chukwu

112. – Lyrics
Kwuerem ya, Okwu Chukwu
Kwuerem ya, (2x)
Okwu Chukwu dim obi nma, Kwuerem ya,
Onye ju ya juru ndu ya
Kwuerem ya,

113. Kpo Ya Chineke di mma – Lyrics
Kpo Ya Chineke Di mma
Kpo Ya onye Obi Oma

114. kam nogide n’ime Jisos – Lyrics
Kam nogide nime Jisos
Kam mata, Kam mata
sina o bu Ya nwe m
Kam tukwasi Obim na Ya
wepu ihere, n’obi abua

115. Ka ha mara n’etiti mba nile – Lyrics
Ka ha mara n’etiti mba nile (2x)
Jehova bu eze, Jihova bu eze, Jehova bu eze oha (2x)

116. Ka anyi tuoro Jehova mma mma – Lyrics
Ka anyi tuoro Jehova nma mma,
Onye nwe anyi Imela
Ka anyi tuoro Jehova nma mma,
Onye nwe anyi Imela

117. Kulie na ibu dike – Lyrics
Kulie na ibu dike (3x), Ihe e ji amara dike e rula (repeat again from begining)
Onye na eme nma kulie, Ihe e ji amara dike e rula
Agu n’eche mba kulie, Ihe e ji amara dike e rula.

118. Ka m bulie Gi elu, Chineke – Lyrics
Ka m bulie Gi elu, Chineke
Ka m bulie Gi elu na oruru Gi

M – Lyrics

119. M le anya n’iru m o, M’ele anya na azu m o – Lyrics
M le anya n’iru m o, m’ele anya na azu m o
M lee anya na aka nri m, m’ele anya na aka ekpe
anya m ga ahu ihe m ga eji nwe jawa Chineke nma.

120. Mgbe m ruru n’igwe – Lyrics
Mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa m
m ga ekele Ya n’ihe ahu O mere m
Oziri m uzo ndu, nwe gbaputa m na nmehie
nma nma Jisos Onye ebere

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

Leave a Reply