This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

41. Abiakuterem Gi dika nwa na enweghi Nna – Lyrics
Abiakuterem Gi dika nwa na enweghi Nne
nabata, Eze nabata m o
Akpafuru m dika nwa na eweghi Nne
nabata m – Jehova nabata m o

42. Abu m ulo dara ada, Jisos wee bulie m – Lyrics
Abu m ulo dara ada, Jisos wee bulie m Elu,
Abu m ulo dara ada (2x) – DC

B – Lyrics

43. Bulie Ya-Elu – Lyrics
Bulie Ya-Elu (2x)
Jehova kachasi mmadu nile Elu
Onye kere uwa kachasi mmadu nile elu.

44. Bianu were obi uto jawa Jehova – Lyrics
Bianu were obi uto jawa Jehova
mma mma Ya ga adi rue ebighebi
Unu were iko aka jawa Jehova
mma mma Ya ga-adi rue ebighebi
Kele Ya e-e, O neme mma e-e
O na agwo oria e-e,
O na eme m mma, i mma mma Ya ga-adi rue mgbe ebighebi

45. Biakute Jisos bia zuru ike – Lyrics
Biakute Jisos bia zuru ike,
unu ndi eboro ibu di aro

46. Bia lere ima mma Chukwu – Lyrics
Bia lere ima mma Chukwu (2x)
Bia lere ima mma, ima mma
Odi Ebube

47. Biakute Onye Nzoputa – Lyrics
Biakute Onye Nzoputa
Ohu ga eso gi la
Biakute Onye Nzoputa
Ohu ga eso gi la
onu, onu, onu ga eso gi la
Biakute Onye Nzoputa
Ohu ga eso gi la

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

48. Bia lee, Nwaturu Chukwu – Lyrics
Bia lee, Nwaturu Chukwu
Onye n’ebupu mmehie nke uwa
bia lee Onye akpogburu n’elu obe
Onye n’ebupu mmehie nke uwa.

C – Lyrics

49. Chineke Nna, Nma nma ekele – Lyrics
Chineke Nna, nma nma Ekele
Chineke Nna, nma nma Ekele
Chi na enye udo, nma nma Ekele
Abum Ihe Mbu, nma nma Ekele.

50. Chukwu anyi n’efe di mma – Lyrics
Chukwu anyi n’efe di nma
Chukwu anyi n’efe di nma
Ndi Muo-Ozi n’efe ya
Elu uwa na ja ya nma
Onye anyi n’efe di nma

51. Chineke I di nma, I di nma – Lyrics
Chineke Idi nma, I di nma
I di nma ee
I di nma
I di mma, I di nma ee

52. Chineke di mma, Chineke di mma – Lyrics
Chineke di mma, Chineke di nma
Nani ya bu Onye Inye aka m’nwere
E nweghi m Onye ozo ma Obughi Ya.

53. Chineke kariri mkpa m nile – Lyrics
Chineke kariri mkpa m nile
Chineke Nna kariri mkpa m nile

54. Chim o n’di nma – Lyrics
Chim o n’di nma – onye garugi uka Chim o
n’idi mma, ihe I kwuru ga-eme,
Chim o n’idi mma
Onye kere uwa, Chim o n’idi nma,
Ihe I kwuru ga-eme.

54. Chebe nche, chebe nche – Lyrics
chebe nche (6x)
ubochi onye nwe anyi ga a bia
Eze obodo ga a bia
O ga digi itu n’anya
Chebe nche ee (2x)

55. Chineke Anyi di nma – Lyrics
Chineke Anyi di nma, e O di nma
Onye kere Uwa di nma, e O di nma

56. Chineke Nna emeworo m ihe O jiri bu Chi m – Lyrics
Chineke Nna emeworo m ihe O jiri bu Chi m,
Ka ha mara na onye anyi n’efe bu Ya bu Okaka
Ka ha mara

57. Chineke Anyi dimma – Lyrics
Chineke anyi di mma (4x)
ejekuru m onye isi, Onye isi si na Chi anyi dimma
ejekuru m onye ngwuro, onye ngwuro si na Chi anyi dinma
Mgbe huru onye ogbi, onye ogbi chiliere m aka elu,
aka ahu o chiliri n’egosi eh na Chineke anyi dimma.

58. Chineke N’ke Igwe – Lyrics
Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye na bia ozo
Onye di Ka gi
Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye n’agwo oria
Onye di Ka gi
Chineke n’ke igwe
Onye di Ka gi
Onye neme nma (OR Onye ne nye nwa, OR Onye na nye uba )

E – Lyrics

59. Elu uwa mmadi bi, ja Ya mma – Lyrics
Elu uwa mmadu bi, Ja Ya mma
soro m ja Jehova, ja Ya mma
Ebe obula ndi nso no , ja Ya mma
unu ja Jehova, ja Ya mma

60. Eligwe nasi Ikwesiri – Lyrics
Ikwesiri, Eligwe nasi Ikwesiri
Ikwesiri, Mu onwe m nasi gi nara Ekele

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

Leave a Reply