This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

141. Onye dika Jehova – Lyrics
Onye dika Jehova?
Onye – e, Onye – e
Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa,

142. Ogologo nma agha – Lyrics
Ogologo nma agha
Jehova bu ogologo nma agha m nwere

143. Onye ebere, Onye amamihe – Lyrics
Onye Ebere, Onye Amamihe ka Jehova m bu (2x)
Ohuru uwa n’anya, Ohuru Uwa n’anya
Odi ebube, ebube, ebube
Chineke m di ebube, ebube (2x)

144. Okwu Ya bu E na Amen – Lyrics
Okwu Ya bu E na Amen

145. Okwu Ya di-ire di ebube – Lyrics
Okwu Ya di-ire, di ebube, O n’eguzosike
Okwu onu Jisos di ebube, o nagwo ndi oria

146. Ometuru ndu m aka – Lyrics
Ometuru ndu m aka – O gbanwe
Ometuru ndu m aka, ndu m nwe buru ihe agbanwere,
Jisos meturu ndu m aka O gbanwe.

147. Omere m mara Ya  – Lyrics
Omere m mara Ya, Jisos mere m mara Ya
Omere m mara Ya, aga m eme k’uwa mara Ya

148. Obu n’aha Jisos – Lyrics
Obu n’aha Jisos ka mmadu nile zukoro n’ebe a,
Obu n’aha ya, k’ikpere nile g’egbu n’ala

149. Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa – Lyrics
Onye biakutere Jisos agaghi agba aka nwe laa

150. Okpu eze m di n’igwe – Lyrics
Okpu ezem di n’igwe
Okpu ezem di n’igwe
Okpu eze na-eche m
Mam’meri ma m’mema.

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

151. Obi m-o, muru anya na-eche nche – Lyrics
Obi m-o, murur anya na-eche nche
Obi m-o, murur anya na-eche nche
Obi m-o, murur anya na-eche nche

152. Oge Chineke anyi ka mma – Lyrics
Oge Chineke anyi ka mma
Oge Ya ka mma
Oge Chineke anyi ka mma
oge Ya ka mma

153. Onyenweayi, aghaghi ibia ozo. – Lyrics
Ose e… Osu elu-igwe m’bidoro n’elu uwa
Chim ekwela, Ka m’gbachaya Ma gbara aka la

154. Oga adoro mkpuru obi – Lyrics
Oga adoro mkpuru obi
Ma m’bulie Ya elu
Jehova, Ma m’bulie ya elu.

155. Obughi mmadu, ka otuto m ga adiri – Lyrics

Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Obughi mmadu ka otuto m ga adiri
Otuto m ga adiri Chineke nke Igwe

156. Otito diri Chineke anyi – Lyrics
Otito nile, ekele nile diri Chineke anyi
Ekele diri Jisos Onye-nwe anyi.

157. Odighi enyi o, Odighi enyi oma – Lyrics
Odighi enyi o, Odighi enyi oma
Odighi enyi o enyi o kariri Jesus Nwannem

158. Onye Nzoputa, Onye Nzoputa – Lyrics
Okpara Chineke,
Onye Nzoputa (2x)
Okpara Chineke,
Onye Nzoputa (2x)

159. Onye Kam ga ezi ga? – Lyrics
Onye kam ga ezi ga?
Onye kam ga ezi ga?
Onye kam ga ezi ga?
Ijere Chineke ayi ozi
Lekwam zigam (3x) Ijere Chineke Ozi

160. Okwu ya bu ee… na Amen – Lyrics
Okwu ya bu ee… na Amen
Okwu ya bu e-e-e-e na A-aa-men

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

Leave a Reply