This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the Pages below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

181. Onye nwe anyi no nso – Full Lyrics
Onye nwe anyi no nso (3x)
odighi arahu ura.

182. Onye kere uwa na aka gi ka m n’ele anya – Full Lyrics
Chukwu kere uwa na aka gi ka m n’ele anya
agabigala m o, mgbe I n’eje, mgbe I n’ala
agabigala m o.

183. Onaputawo m n’ala apiti – Full Lyrics
Onaputawo m n’ala apiti,
Omewo ka m guzo n’elu oke nkume eh,
tinye wo abu uto n’onu m taa,
abu otito, allelu ,alleluyah

184. Omeriwo n’agha – Full Lyrics
Omeriwo n’agha (2x)
Onye kere uwa n’igwe
Omeriwo n’agha

185. Obu na Gi ka ndi nso dabere – Full Lyrics
Obu na Gi ka ndi nso dabere (2x)
E-obu na Gi, obu na Gi, obu na Gi.
ka ndi nso dabere, e-ekwela k’ihere mee Anyi.

186. Ogini ka m ga enye Gi Nna – Full Lyrics
Ogini ka m ga enye Gi Nna,
Ogini ka m ga enye Gi Chineke,
a ga m ewekw’onwe m nye gi – e – bia memu k’osi di gi mma

187. Soro Jisos – Full Lyrics
Soro Jisos, sosie Ya ike (2x)

188. OBULI WE’M ELU
Obuli we’m elu
Higher higher
Obuli We’m elu
Higher higher
Ah eh… ah eh… ah eh..
Onyekeruwa di ho

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

189. Tu wara ya nma nma – Full Lyrics
Tu wara ya nma nma (2x)
Si ya n’omela (2x)
Eze Jisos tu wara nma nma
Si Ya n’omela

190. To Ya, to Ya, to Ya – Full Lyrics
To Ya, to Ya, to Ya
To Ya, to Ya, to Ya
To Ya, to Ya, to Ya
Onye nwanyi luru olu oma n’uwa to Ya
Omere onye isi k’owe hu uzo
Omere onye ngworo ka owe ga ije
Omere nwanyi aga k’owe muo nwa
Onye nwe anyi luru olu oma n’uwa to Ya

191. Taa bu ubochi onu – Full Lyrics
Taa bu ubochi onu, Alleluya
Isi onu m ezuwo oke, Alleluyah

192. Too Ya – Full Lyrics
Too Ya (9x)
Onye nwe anyi luru olu oma n’uwa – too Ya

193. Udo Nkem – Full Lyrics
E, Udo nkem, nani Udo nkem
Udo nkem ka n’enye unu nani Udo nkem

194. Umu Chineke n’eto Ya mgbe nile – Full Lyrics
Umu Chineke n’eto Ya mgbe nile
Ebighebi,
ndi kwerekwe n’eto Ya mgbe nile
Ebighebi,
Aga m e soro ibem (2x), Aga me soro ibemuo – a ga m e soro ibem
n’eto Ya mgbe nile, ebighebi

195. Agidigba
Otua ka Chinek’any ra
Agidigba o o o
Agidigba o

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

Leave a Reply