This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

81. Imela Imela Imela Okaka – Lyrics – Lyrics
Imela Imela Imela Okaka
Imela Chineke, Imela Onye Oma

82. Imela zoputam, Imela O – Lyrics
Imela zoputam, Imela O
Imela zoputam, Imela O

83. I nwere nkpa kosara Jisos – Lyrics
I nwere nkpa kosara Jisos
Alleluyah; O bu nani ya ga ehicha gi anyi mmiri,
Alleluyah

84. I di nma, I di ukwu, O Chineke – Lyrics
I di nma, I di ukwu, O Chineke
I di nma, I di ukwu, O Chineke
Onye kere uwa, I di nma, O Chineke

85. Ihe oma nile nke Chukwu n’emere anyi n’uwa – Lyrics
Ihe oma nile nke Chukwu n’emere anyi n’uwa
Ole ihe anyi g’eji kwuo Ya ugwo (2x)
O bu nani ekele, nani otuto, nani Ija Ya nma
bu ihe anyi ga-eji kwuo Ya ugwo

86. IBu Dike – Lyrics
Chorus:
I bu Dike,
I bu Eze,
onweghi ihe i napughi ime, chim eee,
so so gi bu chi,
onweghi onye dika gi,
mmalite na ogugu,
onweghi onye dika gi.

87. Imela ezi Chim O – Lyrics
Imela ezi Chim O
Imela ezi Chim O
Abum Ihe Mbu
Imela ezi Chim o
Agbaruta Ezurike
Imela ezi Chim o

88. Ike ekwensu adawo, Chim eguzoro la – Lyrics
Ike ekwensu adawo, Chi m eguzoro la
Odawo, Chim eguzoro la
mami nwota adawo, Chim eguzoro la
Odawo, Chim eguzoro la.

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

89. Idimma, Ezi Chineke – Lyrics
Idimma, Ezi Chineke
Eligwe n’agba ama
Uwa n’asi Idimma
Idimma, Ezi Chineke.

90. Ibu Onye dike n’agha – Lyrics
Ibu Onye dike n’agha
Elshadai, Ibu Onye dike n’agha
Jehova Nissi
Ibu Onye dike n’agha
Elshadai, Ibu Onye dike n’agha
Rue mgbe ebighebi

91. Imela, Onye nwe anyi Imela – Lyrics
Imela, Onye nwe anyi Imela ah ee
Imela, Onye nwe anyi Imela mma mma

92. Ike o, Ike nile bu nke Nna – Lyrics
Ike o, Ike nile bu nke Nna (2x)
Ike e ji agwo oria, Ike nile bu nke Ya

93. Imela Jisos, Imela Chim o – Lyrics
Imela Jisos, Imela Chim o
ihe obula mbu, o bu n’amara Gi
Otutu anwu wo, otutu n’anwukwa
ma ihe obula mbu, o bu n’amar Gi

94. I buru enyi Jisos kuwara Ya aka – Lyrics
I buru enyi Jisos kuwara ya aka (3x)
kuwara Ya aka, Kusie ya ike

95. Ihe nile bayere m n’emetu Chukwu n’Obi – Lyrics
Ihe nile bayere m n’emetu Chukwu n’obi,
echiche udo, oganiru ka O na echerem o,
ogaghi ekwe ka echiche ndi iro mezue,
Amara Chineke Obara uba na ebe m no.

96. Ihe g’eme kam jawa Chineke nma – Lyrics
M lee anya n’ihu m o,
m lee anya n’azu m o
m lee anya n’aka nri m o,
m lee anya n’aka ekpe m o,
ma m buru onye eziokwu, a ga m ahu ihe g’eme kam jawa Chineke mma

97. Ike agwul’unu – Lyrics
Ike, Ike agwul’unu,
anam alakwuru Nna m,
aga M ezitere unu Mmo Nso Onye nkasiobi

98. IBU CHUKWU ONYEDIKE – Lyrics
Ibu Chukwu Onyedike
Ibu Chukwu Onye dinma
Ibu alpha na Omega mo
Onye nbu na Onye Ikpazu
N’ma lite na Ogbugbu
Ya Ka ji na si n’buchi mo
Idiebube
N’marama
Ibu alpha na Omega mo
Onye nbu na Onye Ikpazu
N’ma lite na Ogbugbu
Ya Ka ji na si ni buchi mo

J – Lyrics

99. Jehova I di ebube n’ebe m no – Lyrics
Jehova! I di ebube n’ebe m no
Jehova! I di ebube
N’eligwe, I bu Eze, n’elu uwa
I na achi achi, n’ala mmuo
I bu dike n’agha, Jehova I di ebube

100. Jehovah bu Eze – Lyrics
Ka ha mara n’etiti mba nile (2x)
Jehovah bu Eze
Jehovah bu Eze
Jehovah bu Eze

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10    Next

Leave a Reply