This list is a continuation of our over 500 Igbo Praise And Worship Songs; to see other Lists Of Igbo Praise And Worship Songs, click on the links below:

Page… 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

121. Mkpuru obi nke na-amaghi – Lyrics
Mkpuru Obi nke na-amaghi
Onye kere ya, Olee ebe ige ano.

122. Ma m mee okwu Ya – Lyrics
Ma m mee okwu Ya, ma m mee uche Ya
Ma m mee okwu Ya ozuwo, (ozuworom)

123. Mgbe m ruru n’igwe – Lyrics
mgbe m ruru n’igwe, agam ahu onye nzoputa
m ga ekele ya, n’ihe omere, o gosiri m uzo ndu
nzo nzoputa, nma nma diri Ya Onye ebere
M g’asi ya mma mma, m ga-asi mma mma
M g’asi ya mma mma Onye nwe anyi imela

124. Mgbe m’chetara ihe oma O mere m – Lyrics
Mgbe m chetara ihe oma O mere m, M’tie Alleluyah (2x)
Enyi m bia lee
Ihe oma O mere m, bia lee
Nwanne m bia lee, Ihe Oma O mere m, bia lee (2x)
Papa bia lee, Mama bia lee, Umunne m bia lee
Ihe oma O mere m, bia lee
Ihe oma O mere m

125. Mgbe kporo Jisos O zara m – Lyrics
Mgbe kporo Jisos O zara m
Ozaram (2x)
Mpi mu adiwo elu
Mpi m adiwo elu
Onu m asawo mbara

126. M ga esi ebe kwughachi Jehova – Lyrics
M ga esi ebe kwughachi Jehova mmesoma Ya nile O mesoworo m (2x)

N – Lyrics

127. Nkume ndi n’ewu ulo juru – Lyrics
Nkume ndi n’ewu ulo juru, obu ya bu isi nkuku ulo (2x)
Nkume ndi n’ewu ulo juru (6x)
obu ya bu isi nkuku ulo

128. Nara, nara o, Nara ekele – Lyrics
Nara, nara o, nara Ekele
nara Ekele anyi o

List Of All Nigerian Praise And Worship Songs

129. Ndi nile soro Jisos hu ahuhu – Lyrics
Ndi nile soro Jisos hu ahuhu,
memesia ha ga esoro ya buru Eze

130. Ndi nile no nime Jisos bu ndi Uwa oma – Lyrics
Ndi nile no nime Jisos, ha nile bu ndi uwa oma (3x)
ndi uwa oma (3x)

131. Ndi n’ele anya Jehova – Lyrics
Ndi n’ele anya Jehova, ha g’efeli eludika Ugo,
ha ga agba oso ma ike agaghi agwu ha.

132. Nani kwere, Nani kwere – Lyrics
Nani kwere, nani kwere
ihe n’ile di nfe, Nani kwere
Nani kwere, nani kwere
ihe n’ile di nfe, Nani kwere

133. Ndi nonyere m kariri ndi n’emegide m – Lyrics
Ndi no nyerem kariri ndi n’emegide m
Jisos nonyere m, kariri ekwensu n’emegide m

134. Nye nu Ya, Ekele oma – Lyrics
Nye nu Ya, Ekele Oma
Nye nu Ya, Ekele Oma

135. Ndi nile soro Jisos – Lyrics
Ndi nile soro Jisos hu ahuhu,
ma emesia ha ga esoro Jisos buru Eze

136. Nna m imela – Lyrics
Nna m imela o- imela zoputa m
Nna m imela o, imela, imela zoputa m
Chukwu okike Nna m imela o, imela, Imela zoputa m

137. N’elu Igwe – Lyrics
N’elu igwe, k’anyi g’ala
Eluigwe k’anyi g’ala

138. Obara Jisos emewo m mma – Lyrics
Obara Jisos emewo m mma
mewom mma (2x)
Obara Jisos emewo m mma
mewom mma, e kwere o ga eme gi nma

139. O buru wo nmehie m la – Lyrics
O buru wo mmehie m la (2x)
Obu ezie n’ahughi m Ya
Otitu diri Aha Ya
O buru wo mmehie n la
To nu Ya.

140. Oge Chiniek anyi ka mma – Lyrics
Oge Chineke anyi ka mma
Oga Ya ka mma
Oge Chineke anyi ka mma
Oge Ya ka nma.

See other Igbo Praise And Worship Songs through the links: 1     2     3     4     5     6     7     8     9     10     Next

Leave a Reply